|
Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel |
|
Chief Pete Edochie, MON (amụrụ ya n' ụbọchị asaa n'ime ọnwa Machị n'afọ 1947) bụ nwa afọ Igbo onye Naịjirịa na-eme ihe nkiri. A na-ele Edochie anya dị ka otu n'ime ndị na - eme ihe nkiri kachasi mma nke Afrịka a na - asọpụrụ. Ọ ritere Industry Merit Award nke Afrịka Magic na Lifetime Achievement site n'aka Afrịka Film Academy. Ọ bụ ezie na nwa amadi bụ onye nchịkwa na onye mgbasa ozi. Na oge gara aga, ọ ghọrọ onye a ma ama na 1980s mgbe ọ rụrụ ọrụ dị ka Okonkwo na mmegharị akwụkwọ akụkụ Chinua Achebe nke bu akụkọ kachasị mma oge niile akpọrọ Things Fall Apart
Agbogho Mmuo bu Mmuo a na-eti n'oge okochi n'afọ obula na mpa ghara Nri - Awka di n'akụkụ ebe ugwu ala ndị Igbo na Nigeria . Ọ bụ naanị ndị nwoke na-etipute mmuo a, Mmuo ahụ na-eomi agwa ụmụ agbọghọ na- eto eto, na-elecha ka nwanyi mara mara. Ndi egwu n'eti Mmuo na-esokari Agboho Mmuo ebe obula ọ na aga. Nke a bụ ihe na-egosi na ihe nkpuchi ahụ bụ mmụọ Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à |
|